1 Ihe E Mere 27:28
1 Chronicles 27:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Baal-Hanan onye Gedera na-elekọta ubi oliv na osisi sikamọ eze, nke dị nʼoke ala ndị Filistia na Izrel. Joash ka ọ dị nʼaka iweta mmanụ oliv.
1 Chronicles 27:28 in English
1 Chronicles 27:28 · Berean Standard Bible
Baal-hanan the Gederite was in charge of the olive and sycamore trees in the foothills.* Joash was in charge of the stores of olive oil.
Context
26Ezri nwa Kelub bụ onye na-elekọta ubi eze na ndị na-arụ ọrụ nʼime ya. 27Shimei onye Ramat na-elekọta ubi vaịnị niile.
Otu a kwa, Zabdi onye Sifma ka ọ dị nʼaka imepụta mmanya na ichekwa ha. 28Baal-Hanan onye Gedera na-elekọta ubi oliv na osisi sikamọ eze, nke dị nʼoke ala ndị Filistia na Izrel.
Joash ka ọ dị nʼaka iweta mmanụ oliv. 29Shitrai onye Sharọn na-elekọta igwe ehi eze ndị na-ata nri na Sharọn.
Shafat nwa Adlai na-elekọta igwe ehi ndị nke dị nʼala ndagwurugwu. 30Obil onye Ishmel nwe ilekọta ịnyịnya kamel eze.
Jehdeia onye Meronot na-elekọta ịnyịnya ibu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.