1 Ihe E Mere 27:30
1 Chronicles 27:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Obil onye Ishmel nwe ilekọta ịnyịnya kamel eze. Jehdeia onye Meronot na-elekọta ịnyịnya ibu.
1 Chronicles 27:30 in English
1 Chronicles 27:30 · Berean Standard Bible
Obil the Ishmaelite was in charge of the camels. Jehdeiah the Meronothite was in charge of the donkeys.
Context
28Baal-Hanan onye Gedera na-elekọta ubi oliv na osisi sikamọ eze, nke dị nʼoke ala ndị Filistia na Izrel.
Joash ka ọ dị nʼaka iweta mmanụ oliv. 29Shitrai onye Sharọn na-elekọta igwe ehi eze ndị na-ata nri na Sharọn.
Shafat nwa Adlai na-elekọta igwe ehi ndị nke dị nʼala ndagwurugwu. 30Obil onye Ishmel nwe ilekọta ịnyịnya kamel eze.
Jehdeia onye Meronot na-elekọta ịnyịnya ibu. 31Jaziz onye Haga bụ onyeisi na-elekọta igwe atụrụ.
Ndị a niile bụ ndịisi na-elekọta akụ niile nke eze Devid nwere. 32Jonatan nwanne nna Devid bụ onye ndụmọdụ na nwoke nwere ezi nghọta. Ọ bụkwa ode akwụkwọ.
Jehiel nwa Hakmoni bụ onye na-elekọta ụmụ eze ndị ikom.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.