1 Ihe E Mere 27:31
1 Chronicles 27:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Jaziz onye Haga bụ onyeisi na-elekọta igwe atụrụ. Ndị a niile bụ ndịisi na-elekọta akụ niile nke eze Devid nwere.
1 Chronicles 27:31 in English
1 Chronicles 27:31 · Berean Standard Bible
Jaziz the Hagrite was in charge of the flocks. All these officials were in charge of King David’s property.
Context
29Shitrai onye Sharọn na-elekọta igwe ehi eze ndị na-ata nri na Sharọn.
Shafat nwa Adlai na-elekọta igwe ehi ndị nke dị nʼala ndagwurugwu. 30Obil onye Ishmel nwe ilekọta ịnyịnya kamel eze.
Jehdeia onye Meronot na-elekọta ịnyịnya ibu. 31Jaziz onye Haga bụ onyeisi na-elekọta igwe atụrụ.
Ndị a niile bụ ndịisi na-elekọta akụ niile nke eze Devid nwere. 32Jonatan nwanne nna Devid bụ onye ndụmọdụ na nwoke nwere ezi nghọta. Ọ bụkwa ode akwụkwọ.
Jehiel nwa Hakmoni bụ onye na-elekọta ụmụ eze ndị ikom. 33Ahitofel bụ onye na-adụ eze ọdụ.
Hushaị onye Akai bụ enyi eze.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.