1 Ihe E Mere 27:33
1 Chronicles 27:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ahitofel bụ onye na-adụ eze ọdụ. Hushaị onye Akai bụ enyi eze.
1 Chronicles 27:33 in English
1 Chronicles 27:33 · Berean Standard Bible
Ahithophel was the king’s counselor. Hushai the Archite was the king’s friend.
Context
31Jaziz onye Haga bụ onyeisi na-elekọta igwe atụrụ.
Ndị a niile bụ ndịisi na-elekọta akụ niile nke eze Devid nwere. 32Jonatan nwanne nna Devid bụ onye ndụmọdụ na nwoke nwere ezi nghọta. Ọ bụkwa ode akwụkwọ.
Jehiel nwa Hakmoni bụ onye na-elekọta ụmụ eze ndị ikom. 33Ahitofel bụ onye na-adụ eze ọdụ.
Hushaị onye Akai bụ enyi eze. 34Mgbe Ahitofel nwụrụ, Jehoiada nwa Benaya na Abịata nọchiri anya ya.
Joab bụ ọchịagha igwe ndị agha eze.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.