1 Ihe E Mere 23:10
1 Chronicles 23:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ Shimei bụ, Jahat, Ziza,* Jeush na Beriya. Ha dị ndị ikom anọ.
1 Chronicles 23:10 in English
1 Chronicles 23:10 · Berean Standard Bible
And the sons of Shimei:* Jahath, Zina,* Jeush, and Beriah. These were the sons of Shimei—four in all.
Context
8Ndị sitere nʼezinaụlọ Ladan dị ndị ikom atọ:
Jehiel, onyeisi ha, Zetam na Juel. 9Ụmụ Shimei bụ,
Shelomot, Haziel na Haran, ha dị ndị ikom atọ.
Ndị a niile bụ ndịisi ezinaụlọ nʼikwu Ladan. 10Ụmụ Shimei bụ,
Jahat, Ziza,* Jeush na Beriya.
Ha dị ndị ikom anọ. 11Jahat bụ onye mbụ, Ziza onye nke abụọ. Ma Jeush na Beriya amụtaghị ọtụtụ ụmụ ndị ikom. Nʼihi ya, a gụnyekọtara ha dịka otu ezinaụlọ, kenye ha otu ọrụ. 12Ụmụ ndị ikom Kohat bụ
Amram, Izha, Hebrọn na Uziel. Ha dị ndị ikom anọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.