Native Bible

1 Chronicles 23:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị sitere nʼezinaụlọ Ladan dị ndị ikom atọ: Jehiel, onyeisi ha, Zetam na Juel.

1 Chronicles 23:8 in English

1 Chronicles 23:8 · Berean Standard Bible

The sons of Ladan: Jehiel * the first, Zetham, and Joel—three in all.

Context

6Devid kewara ndị Livayị nʼoke, nʼoke dịka ụmụ ndị ikom Livayị si dị: Geshọn, Kohat na Merari. 7E kekwara ikwu Geshọn ụzọ abụọ dịka ụmụ ya si dị, Ladan na Shimei. 8Ndị sitere nʼezinaụlọ Ladan dị ndị ikom atọ: Jehiel, onyeisi ha, Zetam na Juel. 9Ụmụ Shimei bụ, Shelomot, Haziel na Haran, ha dị ndị ikom atọ. Ndị a niile bụ ndịisi ezinaụlọ nʼikwu Ladan. 10Ụmụ Shimei bụ, Jahat, Ziza,* Jeush na Beriya. Ha dị ndị ikom anọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.