1 Ihe E Mere 23:9
1 Chronicles 23:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ Shimei bụ, Shelomot, Haziel na Haran, ha dị ndị ikom atọ. Ndị a niile bụ ndịisi ezinaụlọ nʼikwu Ladan.
1 Chronicles 23:9 in English
1 Chronicles 23:9 · Berean Standard Bible
The sons of Shimei: Shelomoth, Haziel, and Haran—three in all. These were the heads of the families of Ladan.
Context
7E kekwara ikwu Geshọn ụzọ abụọ dịka ụmụ ya si dị,
Ladan na Shimei. 8Ndị sitere nʼezinaụlọ Ladan dị ndị ikom atọ:
Jehiel, onyeisi ha, Zetam na Juel. 9Ụmụ Shimei bụ,
Shelomot, Haziel na Haran, ha dị ndị ikom atọ.
Ndị a niile bụ ndịisi ezinaụlọ nʼikwu Ladan. 10Ụmụ Shimei bụ,
Jahat, Ziza,* Jeush na Beriya.
Ha dị ndị ikom anọ. 11Jahat bụ onye mbụ, Ziza onye nke abụọ. Ma Jeush na Beriya amụtaghị ọtụtụ ụmụ ndị ikom. Nʼihi ya, a gụnyekọtara ha dịka otu ezinaụlọ, kenye ha otu ọrụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.