1 Ihe E Mere 2:5
1 Chronicles 2:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ndị ikom Perez bụ, Hezrọn na Hamul.
1 Chronicles 2:5 in English
1 Chronicles 2:5 · Berean Standard Bible
The sons of Perez: Hezron and Hamul.
Context
3Juda mụtara ụmụ ndị ikom atọ site na nwunye ya Bat-shua, onye Kenan.
Aha ha bụ Ịa, Onan na Shela.
Ma Ịa ọkpara Juda bụ nnọọ mmadụ ọjọọ nʼihu Onyenwe anyị, nʼihi ya, Onyenwe anyị gburu ya. 4Juda mụtakwara ụmụ nwoke abụọ ọzọ, Perez na Zera, site na Tama nwunye nwa ya nwoke.
Ụmụ ndị nwoke niile Juda dị ise. 5Ụmụ ndị ikom Perez bụ,
Hezrọn na Hamul. 6Zera mụrụ:
Zimri, na Etan, na Heman, na Kalkol, na Dara. Ha dị ndị ikom ise nʼọnụọgụgụ. 7Ekan nwa Kami,
bụ onye ahụ tinyere ndị Izrel na nsogbu, site nʼihe o mere nke gbasara ihe e doro nsọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.