1 Ihe E Mere 2:3
1 Chronicles 2:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Juda mụtara ụmụ ndị ikom atọ site na nwunye ya Bat-shua, onye Kenan. Aha ha bụ Ịa, Onan na Shela. Ma Ịa ọkpara Juda bụ nnọọ mmadụ ọjọọ nʼihu Onyenwe anyị, nʼihi ya, Onyenwe anyị gburu ya.
1 Chronicles 2:3 in English
1 Chronicles 2:3 · Berean Standard Bible
The sons of Judah: Er, Onan, and Shelah. These three were born to him by Bath-shua the Canaanite. Er, Judah’s firstborn, was wicked in the sight of the LORD, who put him to death.
Context
1Izrel mụrụ ụmụ ndị ikom ndị a: Ruben, Simiọn, Livayị, Juda, Isaka, na Zebụlọn, 2Dan, Josef, Benjamin, Naftalị, Gad na Asha. 3Juda mụtara ụmụ ndị ikom atọ site na nwunye ya Bat-shua, onye Kenan.
Aha ha bụ Ịa, Onan na Shela.
Ma Ịa ọkpara Juda bụ nnọọ mmadụ ọjọọ nʼihu Onyenwe anyị, nʼihi ya, Onyenwe anyị gburu ya. 4Juda mụtakwara ụmụ nwoke abụọ ọzọ, Perez na Zera, site na Tama nwunye nwa ya nwoke.
Ụmụ ndị nwoke niile Juda dị ise. 5Ụmụ ndị ikom Perez bụ,
Hezrọn na Hamul.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.