1 Ihe E Mere 2:1
1 Chronicles 2:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Izrel mụrụ ụmụ ndị ikom ndị a: Ruben, Simiọn, Livayị, Juda, Isaka, na Zebụlọn,
1 Chronicles 2:1 in English
1 Chronicles 2:1 · Berean Standard Bible
These were the sons of Israel: Reuben, Simeon, Levi, Judah, Issachar, Zebulun,
Context
1Izrel mụrụ ụmụ ndị ikom ndị a: Ruben, Simiọn, Livayị, Juda, Isaka, na Zebụlọn, 2Dan, Josef, Benjamin, Naftalị, Gad na Asha. 3Juda mụtara ụmụ ndị ikom atọ site na nwunye ya Bat-shua, onye Kenan.
Aha ha bụ Ịa, Onan na Shela.
Ma Ịa ọkpara Juda bụ nnọọ mmadụ ọjọọ nʼihu Onyenwe anyị, nʼihi ya, Onyenwe anyị gburu ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.