Native Bible

1 Chronicles 2:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Juda mụtakwara ụmụ nwoke abụọ ọzọ, Perez na Zera, site na Tama nwunye nwa ya nwoke. Ụmụ ndị nwoke niile Juda dị ise.

1 Chronicles 2:4 in English

1 Chronicles 2:4 · Berean Standard Bible

Tamar, Judah’s daughter-in-law, bore to him Perez and Zerah. Judah had five sons in all.

Context

2Dan, Josef, Benjamin, Naftalị, Gad na Asha. 3Juda mụtara ụmụ ndị ikom atọ site na nwunye ya Bat-shua, onye Kenan. Aha ha bụ Ịa, Onan na Shela. Ma Ịa ọkpara Juda bụ nnọọ mmadụ ọjọọ nʼihu Onyenwe anyị, nʼihi ya, Onyenwe anyị gburu ya. 4Juda mụtakwara ụmụ nwoke abụọ ọzọ, Perez na Zera, site na Tama nwunye nwa ya nwoke. Ụmụ ndị nwoke niile Juda dị ise. 5Ụmụ ndị ikom Perez bụ, Hezrọn na Hamul. 6Zera mụrụ: Zimri, na Etan, na Heman, na Kalkol, na Dara. Ha dị ndị ikom ise nʼọnụọgụgụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.