Zefanaya 3:20
Zephaniah 3:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼoge ahụ, aga m akpọlata unu nʼụlọ; mgbe m ga-akpọkọta unu ọnụ. Aga m eme ka unu na-ewu ewu ka unu nwekwaa otuto nʼetiti mmadụ niile bi nʼụwa, mgbe m ga-eweghachi ihe ọma unu nʼihu anya unu.” Ka Onyenwe anyị kwuru. 3:5 Maọbụ, ihe na-ezighị ezi 3:6 Ya bụ, nʼụzọ niile dere duu 3:7 Ọ gaghị elegharakwa ntụziaka niile m ziri ya anya 3:8 Ụbọchị m ga-ebili ịkwata ihe 3:9 Maọbụ, gbanwee okwu ha 3:10 Maọbụ, Itiopia 3:11 Ya bụ, ndị na-anya isi 3:12 Ya bụ, tụkwasị obi 3:17 Maọbụ, ọ ga-eme ka ịdị ọhụrụ
Zephaniah 3:20 in English
Zephaniah 3:20 · Berean Standard Bible
At that time I will bring you in; yes, at that time I will gather you. For I will give you fame and praise among all the peoples of the earth when I restore your captives * before your very eyes,” says the LORD.
Context
18“Nʼụbọchị mmemme a kara aka,
aga m ewepụrụ gị ọdachi iru ụjụ,
nke bụ ibu arụ na ihe ịta ụta dịrị gị. 19Nʼoge ahụ,
aga m emesi ndị ahụ niile na-emegbu gị ike.
Aga m azọpụta ndị ụkwụ rụrụ,
chịkọtakwa ndị niile e mere ka ha gaa biri nʼala ndị ọzọ.
Aga m agbanwe ihere ha ka ọ bụrụ ihe otuto
nʼihe na-ewu ewu nʼụwa ebe ha natara ihere. 20Nʼoge ahụ, aga m akpọlata unu nʼụlọ;
mgbe m ga-akpọkọta unu ọnụ.
Aga m eme ka unu na-ewu ewu
ka unu nwekwaa otuto nʼetiti mmadụ niile bi nʼụwa,
mgbe m ga-eweghachi ihe ọma unu
nʼihu anya unu.”
Ka Onyenwe anyị kwuru.
3:5 Maọbụ, ihe na-ezighị ezi
3:6 Ya bụ, nʼụzọ niile dere duu
3:7 Ọ gaghị elegharakwa ntụziaka niile m ziri ya anya
3:8 Ụbọchị m ga-ebili ịkwata ihe
3:9 Maọbụ, gbanwee okwu ha
3:10 Maọbụ, Itiopia
3:11 Ya bụ, ndị na-anya isi
3:12 Ya bụ, tụkwasị obi
3:17 Maọbụ, ọ ga-eme ka ịdị ọhụrụ
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.