Native Bible

Song of Songs 7:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ka okpo ọnụ gị dịka mmanya makarịsịrị na mma.

Song of Songs 7:9 in English

Song of Songs 7:9 · Berean Standard Bible

and your mouth * like the finest wine.

Context

7Ị dị ogologo dịka osisi nkwụ; ara gị abụọ dịkwa ka ụyọkọ mkpụrụ osisi. 8Ekwuru m sị, “Aga m arịgoro elu osisi nkwụ ahụ, jidekwa mkpụrụ ya aka.” Ugbu a, ka ara gị abụọ dịkwa ka ụyọkọ mkpụrụ vaịnị, ka isisi nke iku ume gị dịkwa ka mkpụrụ osisi apụl, 9ka okpo ọnụ gị dịka mmanya makarịsịrị na mma. 10(9) Ka mmanya ahụ gbadaa nwayọọ nye onye m hụrụ nʼanya, na-asọda nwayọọ nʼelu egbugbere ọnụ ya na eze ya. (10) Abụ m nke onye ahụ m hụrụ nʼanya, ọ bụkwa m ka ọ chọrọ. 11Bịa, onye m hụrụ nʼanya, ka anyị gaa nʼime obodo, ka anyị nọọ ọnọdụ abalị nʼobodo nta.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.