Abụ nke Abụ 6:13
Song of Songs 6:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Laghachi azụ, gị onye Shulam, laghachi azụ; laghachi azụ, e, laghachi azụ ka anyị lee gị anya.
Song of Songs 6:13 in English
Song of Songs 6:13 · Berean Standard Bible
Come back, come back, O Shulammite! Come back, come back, that we may gaze upon you.
Context
11Agara m nʼubi a gbara ogige ebe a kụrụ mkpụrụ osisi,
ile ihe na-etopụta ọhụrụ na ndagwurugwu,
ilekwa akwụkwọ ndụ ọhụrụ ndị na-epupụta nʼosisi vaịnị,
na ị mata ma nʼosisi pomegranet ọ mara ifuru. 12Tupu m mata ebe m nọ,
agụ nke mkpụrụobi m adọtala m tinye nʼetiti ụgbọ agha nke ndị eze ala m. 13Laghachi azụ, gị onye Shulam, laghachi azụ;
laghachi azụ, e, laghachi azụ ka anyị lee gị anya. 14(13) Maka gịnị ka unu ga-eji lee onye Shulam anya
dịka ọ bụ ite egwu ndị Mahanaim?
6:4 Tịaza bụ obodo ochie eze Jeroboam họpụtara ka ọ bụrụ isi obodo ọchịchị nke alaeze ugwu. Ọ bụ na senchuri nke iri (Tupu a mụọ Kraịst). 1Ez 14:17; 1Ez 15:21,33; 16:6,8,15,23
6:5 Abk 4:2
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.