Abụ nke Abụ 1:2
Song of Songs 1:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ya were nsusu niile nke ọnụ ya susuo m ọnụ, nʼihi na ịhụnanya gị dị ụtọ karịa mmanya.
Song of Songs 1:2 in English
Song of Songs 1:2 · Berean Standard Bible
Let him kiss me with the kisses of his mouth! For your love is more delightful than wine.
Context
1Abụ nke abụ nke Solomọn. 2Ya were nsusu niile nke ọnụ ya susuo m ọnụ,
nʼihi na ịhụnanya gị dị ụtọ karịa mmanya. 3Mmanụ otite gị niile na-esi isi ọma,
aha gị dịka mmanụ isi ụtọ awụpụtara awụpụta,
ọ bụghị ihe ịtụnanya na ụmụ agbọghọ hụrụ gị nʼanya. 4Kpọrọ m, ka mụ na gị soro, ka anyị mee ngwangwa.
Ka eze kpọbata m nʼime ụlọ ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.