Abụ nke Abụ 1:11
Song of Songs 1:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Anyị ga-emere gị ọlantị dị iche iche nke ọlaedo, nke e ji ọlaọcha chọọ mma.
Song of Songs 1:11 in English
Song of Songs 1:11 · Berean Standard Bible
We will make you ornaments of gold, studded with beads of silver.
Context
9Ana m atụnyere gị, gị onye m hụrụ nʼanya dịka nne ịnyịnya
e kenyere nʼotu ụgbọ agha Fero. 10Agba nti gị ka e jiri ọlantị chọọ mma,
olu gị kwa ka e jiri nkume dị oke ọnụahịa e doro nʼahịrị chọọ mma. 11Anyị ga-emere gị ọlantị dị iche iche nke ọlaedo,
nke e ji ọlaọcha chọọ mma. 12Mgbe eze nọ na tebul ya,
mmanụ isi ọma m tere sijuru ebe niile. 13Onye m hụrụ dị m ka ụda máá* e kechiri nʼakpa
nke dị nʼetiti ara m abụọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.