Native Bible

Song of Songs 1:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe eze nọ na tebul ya, mmanụ isi ọma m tere sijuru ebe niile.

Song of Songs 1:12 in English

Song of Songs 1:12 · Berean Standard Bible

While the king was at his table, my perfume spread its fragrance.

Context

10Agba nti gị ka e jiri ọlantị chọọ mma, olu gị kwa ka e jiri nkume dị oke ọnụahịa e doro nʼahịrị chọọ mma. 11Anyị ga-emere gị ọlantị dị iche iche nke ọlaedo, nke e ji ọlaọcha chọọ mma. 12Mgbe eze nọ na tebul ya, mmanụ isi ọma m tere sijuru ebe niile. 13Onye m hụrụ dị m ka ụda máá* e kechiri nʼakpa nke dị nʼetiti ara m abụọ. 14Onye m hụrụ nʼanya dịrị m ka ụyọkọ ukwu okoko henna* nke sitere nʼogige ubi vaịnị En-Gedi.*

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.