Native Bible

Romans 15:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ka Chineke ahụ na-enye udo, nọnyere unu niile. Amen. 15:3 Abụ 69:9 15:9 2Sa 22:50; Abụ 18:49 15:10 Dit 32:43 15:11 Abụ 117:1 15:12 Aịz 11:10 15:21 Aịz 52:15

Romans 15:33 in English

Romans 15:33 · Berean Standard Bible

The God of peace be with all of you. Amen.*

Context

31Ka a dọpụta m nʼaka ndị na-ekweghị ekwe nọ na Judịa. Ka ọrụ m maka Jerusalem bụrụ ihe ndị nsọ nọ ebe ahụ ga-anabata. 32Ka ọ ga-abụ site nʼuche Chineke, aga m abịakwute unu nʼọṅụ kurukwa ume ndụ na nnọkọ mụ na unu. 33Ka Chineke ahụ na-enye udo, nọnyere unu niile. Amen. 15:3 Abụ 69:9 15:9 2Sa 22:50; Abụ 18:49 15:10 Dit 32:43 15:11 Abụ 117:1 15:12 Aịz 11:10 15:21 Aịz 52:15

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.