Ndị Rom 15:32
Romans 15:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ka ọ ga-abụ site nʼuche Chineke, aga m abịakwute unu nʼọṅụ kurukwa ume ndụ na nnọkọ mụ na unu.
Romans 15:32 in English
Romans 15:32 · Berean Standard Bible
so that by God’s will I may come to you with joy and together with you be refreshed.
Context
30Esi m nʼaka Onyenwe anyị Jisọs Kraịst na ịhụnanya anyị nwere nʼime Mmụọ Nsọ na-arịọ unu, ụmụnna m, ka unu soro m na-ekpe ekpere, na-echetanụ m nʼekpere unu nʼihu Chineke. 31Ka a dọpụta m nʼaka ndị na-ekweghị ekwe nọ na Judịa. Ka ọrụ m maka Jerusalem bụrụ ihe ndị nsọ nọ ebe ahụ ga-anabata. 32Ka ọ ga-abụ site nʼuche Chineke, aga m abịakwute unu nʼọṅụ kurukwa ume ndụ na nnọkọ mụ na unu. 33Ka Chineke ahụ na-enye udo, nọnyere unu niile. Amen.
15:3 Abụ 69:9
15:9 2Sa 22:50; Abụ 18:49
15:10 Dit 32:43
15:11 Abụ 117:1
15:12 Aịz 11:10
15:21 Aịz 52:15
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.