Ndị Rom 10:20
Romans 10:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma Aịzaya jiri nkwuwa okwu sị, “Ndị chọtara m bụ ndị na-adịghị ajụ ase m, ekpugheere m onwe m nye ndị ahụ na-adịghị ajụ ase m.”*
Romans 10:20 in English
Romans 10:20 · Berean Standard Bible
And Isaiah boldly says: “I was found by those who did not seek Me; I revealed Myself to those who did not ask for Me.”*
Context
18Ma ana m ajụ, Ọ ga-abụ na ha anụghị? Ha nụrụ ya nʼezie.
“Nʼụwa niile ka olu ha pụrụ gazuo,
okwu ọnụ ha niile erukwaala nʼebe ụwa sọtụrụ.”* 19Ọzọkwa, ana m ajụ, ọ bụ na Izrel aghọtaghị? Na mbụ, Mosis sịrị,
“Aga m esite na ndị na-abụghị mba kpalie mmụọ ekworo nʼime unu;
aga m esitekwa nʼobodo na-enweghị nghọta kpasuo unu iwe.”* 20Ma Aịzaya jiri nkwuwa okwu sị,
“Ndị chọtara m bụ ndị na-adịghị ajụ ase m,
ekpugheere m onwe m nye ndị ahụ na-adịghị ajụ ase m.”* 21O kwuru banyere ndị Izrel,
“Agbasara m aka m ogologo ụbọchị niile
nye ndị nnupu isi na ndị na-ekwesị olu ike.”*
10:5 Lev 18:5
10:6 Dit 30:12
10:7 Dit 30:13
10:8 Dit 30:14
10:11 Aịz 28:16
10:13 Jul 2:32
10:15 Aịz 52:7
10:16 Aịz 53:1
10:18 Abụ 19:4
10:19 Dit 32:21
10:20 Aịz 65:1
10:21 Aịz 65:2
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.