Ndị Rom 10:21
Romans 10:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O kwuru banyere ndị Izrel, “Agbasara m aka m ogologo ụbọchị niile nye ndị nnupu isi na ndị na-ekwesị olu ike.”* 10:5 Lev 18:5 10:6 Dit 30:12 10:7 Dit 30:13 10:8 Dit 30:14 10:11 Aịz 28:16 10:13 Jul 2:32 10:15 Aịz 52:7 10:16 Aịz 53:1 10:18 Abụ 19:4 10:19 Dit 32:21 10:20 Aịz 65:1 10:21 Aịz 65:2
Romans 10:21 in English
Romans 10:21 · Berean Standard Bible
But as for Israel he says: “All day long I have held out My hands to a disobedient and obstinate people.”*
Context
19Ọzọkwa, ana m ajụ, ọ bụ na Izrel aghọtaghị? Na mbụ, Mosis sịrị,
“Aga m esite na ndị na-abụghị mba kpalie mmụọ ekworo nʼime unu;
aga m esitekwa nʼobodo na-enweghị nghọta kpasuo unu iwe.”* 20Ma Aịzaya jiri nkwuwa okwu sị,
“Ndị chọtara m bụ ndị na-adịghị ajụ ase m,
ekpugheere m onwe m nye ndị ahụ na-adịghị ajụ ase m.”* 21O kwuru banyere ndị Izrel,
“Agbasara m aka m ogologo ụbọchị niile
nye ndị nnupu isi na ndị na-ekwesị olu ike.”*
10:5 Lev 18:5
10:6 Dit 30:12
10:7 Dit 30:13
10:8 Dit 30:14
10:11 Aịz 28:16
10:13 Jul 2:32
10:15 Aịz 52:7
10:16 Aịz 53:1
10:18 Abụ 19:4
10:19 Dit 32:21
10:20 Aịz 65:1
10:21 Aịz 65:2
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.