Abụ Ọma 99:8
Psalms 99:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O Onyenwe anyị, Chineke anyị, ị zara ha; ị bụụrụ Izrel Chineke onye na-agbaghara mmehie, nʼagbanyeghị na ị tara ha ahụhụ nʼihi mmehie ha.
Psalms 99:8 in English
Psalms 99:8 · Berean Standard Bible
O LORD our God, You answered them. You were a forgiving God to them, yet an avenger of their misdeeds.
Context
6Mosis na Erọn so nʼetiti ndị nchụaja ya,
Samuel sokwa nʼetiti ndị kpọkuru aha ya;
ha kpọkuru Onyenwe anyị
ọ zakwara ha. 7Ọ gwara ha okwu site nʼogidi igwe ojii.
Ha debere ụkpụrụ ya na iwu niile o nyere ha. 8O Onyenwe anyị, Chineke anyị,
ị zara ha;
ị bụụrụ Izrel Chineke onye na-agbaghara mmehie,
nʼagbanyeghị na ị tara ha ahụhụ nʼihi mmehie ha. 9Bulienụ Onyenwe anyị Chineke anyị elu;
na-efe ya ofufe nʼelu ugwu ya dị nsọ,
nʼihi na onye dị nsọ ka Onyenwe anyị Chineke anyị bụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.