Abụ Ọma 98:2
Psalms 98:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onyenwe anyị emeela ka a mata nzọpụta ya o kpugheela ezi omume ya nye mba niile.
Psalms 98:2 in English
Psalms 98:2 · Berean Standard Bible
The LORD has proclaimed His salvation and revealed His righteousness to the nations.
Context
1Bụkuonụ Onyenwe anyị abụ ọhụrụ,*
nʼihi na ọ rụọla ọtụtụ ọrụ dị ebube;
aka nri ya na aka nsọ ya
arụpụtarala ya nzọpụta. 2Onyenwe anyị emeela ka a mata nzọpụta ya
o kpugheela ezi omume ya nye mba niile. 3O chetala ịhụnanya ya
na ikwesi ntụkwasị obi ya nʼebe ụlọ Izrel dị;
nsọtụ nke ụwa niile ahụla
nzọpụta Chineke anyị. 4Tikusienụ Onyenwe anyị mkpu ọṅụ ike, ụwa niile
jirinụ iti egwu tiwaa mkpu abụ ọṅụ;
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.