Native Bible

Psalms 98:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Bụkuonụ Onyenwe anyị abụ ọhụrụ,* nʼihi na ọ rụọla ọtụtụ ọrụ dị ebube; aka nri ya na aka nsọ ya arụpụtarala ya nzọpụta.

Psalms 98:1 in English

Psalms 98:1 · Berean Standard Bible

Sing to the LORD a new song, for He has done wonders; His right hand and holy arm have gained Him the victory.

Context

1Bụkuonụ Onyenwe anyị abụ ọhụrụ,* nʼihi na ọ rụọla ọtụtụ ọrụ dị ebube; aka nri ya na aka nsọ ya arụpụtarala ya nzọpụta. 2Onyenwe anyị emeela ka a mata nzọpụta ya o kpugheela ezi omume ya nye mba niile. 3O chetala ịhụnanya ya na ikwesi ntụkwasị obi ya nʼebe ụlọ Izrel dị; nsọtụ nke ụwa niile ahụla nzọpụta Chineke anyị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.