Abụ Ọma 97:4
Psalms 97:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Amụma ya na-acha chazuo elu ụwa niile; ụwa niile na-ahụ ya na-ama jijiji.
Psalms 97:4 in English
Psalms 97:4 · Berean Standard Bible
His lightning illuminates the world; the earth sees and trembles.
Context
2Igwe ojii na oke ọchịchịrị gbara ya gburugburu;
ezi omume na ikpe ziri ezi bụ ntọala ocheeze ya. 3Ọkụ na-enwu enwu na-aga nʼihu ya
ọ na-erepịasị ndị iro ya nʼakụkụ ya ọbụla. 4Amụma ya na-acha chazuo elu ụwa niile;
ụwa niile na-ahụ ya na-ama jijiji. 5Ugwu niile na-agbaze dịka mmanụ nʼihu Onyenwe anyị,
nʼihu Onyenwe ụwa niile. 6Eluigwe na-ekwuwapụta ezi omume ya;
ndị niile bi nʼụwa na-ahụkwa ebube ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.