Native Bible

Psalms 97:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ṅụrịanụ ọṅụ nʼime Onyenwe anyị, unu ndị ezi omume, tookwanụ aha nsọ ya. 97:1 Abụ 96:10; Abụ 99:1

Psalms 97:12 in English

Psalms 97:12 · Berean Standard Bible

Rejoice in the LORD, you righteous ones, and praise His holy name.

Context

10Ka unu, ndị hụrụ Onyenwe anyị nʼanya, kpọọ ihe ọjọọ asị, nʼihi na ọ na-echebe ndụ ndị nke ya, ndị tụkwasịrị ya obi ma na-anapụtakwa ha site nʼaka ndị ajọ omume. 11Ìhè na-amụkwasị onye ezi omume, ọṅụ na-adịkwa nʼime obi onye na-eme ihe ziri ezi. 12Ṅụrịanụ ọṅụ nʼime Onyenwe anyị, unu ndị ezi omume, tookwanụ aha nsọ ya. 97:1 Abụ 96:10; Abụ 99:1

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.