Abụ Ọma 97:11
Psalms 97:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ìhè na-amụkwasị onye ezi omume, ọṅụ na-adịkwa nʼime obi onye na-eme ihe ziri ezi.
Psalms 97:11 in English
Psalms 97:11 · Berean Standard Bible
Light shines * on the righteous, gladness on the upright in heart.
Context
9Nʼihi na gị, O Onyenwe anyị, bụ Onye kachasị ihe niile elu nʼụwa niile;
ị bụ onye e buliri elu karịa chi ndị ọzọ niile. 10Ka unu, ndị hụrụ Onyenwe anyị nʼanya, kpọọ ihe ọjọọ asị,
nʼihi na ọ na-echebe ndụ ndị nke ya, ndị tụkwasịrị ya obi
ma na-anapụtakwa ha site nʼaka ndị ajọ omume. 11Ìhè na-amụkwasị onye ezi omume,
ọṅụ na-adịkwa nʼime obi onye na-eme ihe ziri ezi. 12Ṅụrịanụ ọṅụ nʼime Onyenwe anyị, unu ndị ezi omume,
tookwanụ aha nsọ ya.
97:1 Abụ 96:10; Abụ 99:1
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.