Abụ Ọma 89:7
Psalms 89:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Na nzukọ ndị nsọ, Chineke bụ onye a na-atụ oke egwu; ọ dị oke egwu karịa ndị niile gbara ya gburugburu.
Psalms 89:7 in English
Psalms 89:7 · Berean Standard Bible
In the council of the holy ones, God is greatly feared, and awesome above all who surround Him.
Context
5O Onyenwe anyị, eluigwe na-eto ọrụ ebube gị niile,
na ikwesi ntụkwasị obi gị, nʼetiti nzukọ ndị dị nsọ. 6Nʼihi, ọ bụ onye nʼeluigwe niile, ka a ga-eji tụnyere Onyenwe anyị?
Onye yiri Onyenwe anyị nʼetiti ndị mmụọ ozi niile? 7Na nzukọ ndị nsọ, Chineke bụ onye a na-atụ oke egwu;
ọ dị oke egwu karịa ndị niile gbara ya gburugburu. 8O Onyenwe anyị Chineke Onye pụrụ ime ihe niile, onye dịka gị?
Gị, O Onyenwe anyị, dị ike nke ukwuu, ikwesi ntụkwasị obi gị na-agba gị gburugburu. 9Ị na-achị osimiri nke ji ike na-asọ;
mgbe ebili mmiri ya na-amali elu; i na-eme ka ha dajụọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.