Abụ Ọma 89:30
Psalms 89:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Ọ bụrụ na ụmụ ya elefuo iwu m niile anya, gharakwa ijegharị nʼụzọ m niile,
Psalms 89:30 in English
Psalms 89:30 · Berean Standard Bible
If his sons forsake My law and do not walk in My judgments,
Context
28Aga m eme ka ịhụnanya m nwere nʼebe ọ nọ dịgide ruo ebighị ebi,
ọgbụgba ndụ mụ na ya ga-adịgidekwa. 29Aga m eme ka agbụrụ ya guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi,
ocheeze ya ga-adịgidekwa dịka eluigwe na-adịgide. 30“Ọ bụrụ na ụmụ ya elefuo iwu m niile anya,
gharakwa ijegharị nʼụzọ m niile, 31ọ bụrụ na ha elelịa ụkpụrụ m niile anya,
hapụkwa idebe ihe m nyere ha nʼiwu, 32aga m eji mkpọrọ taa ha ahụhụ maka mmehie ha,
tikwaa ha ụtarị maka njehie ha;
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.