Abụ Ọma 89:32
Psalms 89:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
aga m eji mkpọrọ taa ha ahụhụ maka mmehie ha, tikwaa ha ụtarị maka njehie ha;
Psalms 89:32 in English
Psalms 89:32 · Berean Standard Bible
I will attend to their transgression with the rod, and to their iniquity with stripes.
Context
30“Ọ bụrụ na ụmụ ya elefuo iwu m niile anya,
gharakwa ijegharị nʼụzọ m niile, 31ọ bụrụ na ha elelịa ụkpụrụ m niile anya,
hapụkwa idebe ihe m nyere ha nʼiwu, 32aga m eji mkpọrọ taa ha ahụhụ maka mmehie ha,
tikwaa ha ụtarị maka njehie ha; 33ma agaghị m ewezuga ịhụnanya m, nʼebe ha nọ.
Ma ọ bụ laa azụ nʼikwesị ntụkwasị obi m. 34Agaghị m emerụ ọgbụgba ndụ m.
Agakwaghị m agbanwe ihe ọbụla siterela nʼọnụ m pụta.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.