Abụ Ọma 89:33
Psalms 89:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ma agaghị m ewezuga ịhụnanya m, nʼebe ha nọ. Ma ọ bụ laa azụ nʼikwesị ntụkwasị obi m.
Psalms 89:33 in English
Psalms 89:33 · Berean Standard Bible
But I will not withdraw My loving devotion from him, nor ever betray My faithfulness.
Context
31ọ bụrụ na ha elelịa ụkpụrụ m niile anya,
hapụkwa idebe ihe m nyere ha nʼiwu, 32aga m eji mkpọrọ taa ha ahụhụ maka mmehie ha,
tikwaa ha ụtarị maka njehie ha; 33ma agaghị m ewezuga ịhụnanya m, nʼebe ha nọ.
Ma ọ bụ laa azụ nʼikwesị ntụkwasị obi m. 34Agaghị m emerụ ọgbụgba ndụ m.
Agakwaghị m agbanwe ihe ọbụla siterela nʼọnụ m pụta. 35Ejirila m ịdị nsọ m ṅụọ iyi, kpebie
na m apụghị ịghara Devid ụgha,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.