Native Bible

Psalms 88:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ka ekpere m bịa nʼihu gị. Chee ntị gị nụrụ akwa m.

Psalms 88:2 in English

Psalms 88:2 · Berean Standard Bible

May my prayer come before You; incline Your ear to my cry.

Context

1O Onyenwe anyị, Chineke onye na-azọpụta m, nʼehihie na abalị ka m na-eti mkpu akwa nʼihu gị. 2Ka ekpere m bịa nʼihu gị. Chee ntị gị nụrụ akwa m. 3Nʼihi na ọtụtụ nsogbu ejupụtala mkpụrụobi m, anọ m nso nʼọnụ ụzọ ọnwụ. 4Agụnyela m nʼetiti ndị na-arịda nʼolulu. Adị m dịka onye na-enweghị ike.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.