Native Bible

Psalms 88:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O Onyenwe anyị, Chineke onye na-azọpụta m, nʼehihie na abalị ka m na-eti mkpu akwa nʼihu gị.

Psalms 88:1 in English

Psalms 88:1 · Berean Standard Bible

O LORD, the God of my salvation, day and night I cry out before You.

Context

1O Onyenwe anyị, Chineke onye na-azọpụta m, nʼehihie na abalị ka m na-eti mkpu akwa nʼihu gị. 2Ka ekpere m bịa nʼihu gị. Chee ntị gị nụrụ akwa m. 3Nʼihi na ọtụtụ nsogbu ejupụtala mkpụrụobi m, anọ m nso nʼọnụ ụzọ ọnwụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.