Native Bible

Psalms 86:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Chebe ndụ m, nʼihi na m na-erubere gị isi; zọpụta ohu gị onye nke na-atụkwasị gị obi. Ị bụ Chineke m;

Psalms 86:2 in English

Psalms 86:2 · Berean Standard Bible

Preserve my soul, for I am godly. You are my God; save Your servant who trusts in You.

Context

1Gee m ntị, O Onyenwe anyị, ma zakwa m, nʼihi na abụ m ogbenye na onye nọ na mkpa. 2Chebe ndụ m, nʼihi na m na-erubere gị isi; zọpụta ohu gị onye nke na-atụkwasị gị obi. Ị bụ Chineke m; 3meere m ebere, O Onyenwe m, nʼihi na ana m akpọku gị ogologo ụbọchị niile. 4Wetara ohu gị ọṅụ, nʼihi na ọ bụ gị, O Onyenwe m, ka m na-eweliri mkpụrụobi m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.