Native Bible

Psalms 86:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Gee m ntị, O Onyenwe anyị, ma zakwa m, nʼihi na abụ m ogbenye na onye nọ na mkpa.

Psalms 86:1 in English

Psalms 86:1 · Berean Standard Bible

Incline Your ear, O LORD, and answer me, for I am poor and needy.

Context

1Gee m ntị, O Onyenwe anyị, ma zakwa m, nʼihi na abụ m ogbenye na onye nọ na mkpa. 2Chebe ndụ m, nʼihi na m na-erubere gị isi; zọpụta ohu gị onye nke na-atụkwasị gị obi. Ị bụ Chineke m; 3meere m ebere, O Onyenwe m, nʼihi na ana m akpọku gị ogologo ụbọchị niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.