Abụ Ọma 85:11
Psalms 85:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ikwesi ntụkwasị obi ga-esite nʼala pupụta, ezi omume ga-esite nʼeluigwe ledata anya.
Psalms 85:11 in English
Psalms 85:11 · Berean Standard Bible
Faithfulness sprouts from the earth, and righteousness looks down from heaven.
Context
9Nʼezie, nzọpụta ya dị nso* ndị na-atụ egwu ya,
ka ebube ya si otu a dịgide nʼala anyị. 10Ịhụnanya na ikwesi ntụkwasị obi ezukọtala;
ezi omume na udo esutula ọnụ. 11Ikwesi ntụkwasị obi ga-esite nʼala pupụta,
ezi omume ga-esite nʼeluigwe ledata anya. 12Nʼezie, Onyenwe anyị ga-enye ihe dị mma,
ala anyị ga-amịkwa mkpụrụ ubi ya. 13Ezi omume ga-aga nʼihu ya,
idoziri ya ụzọ ọ ga-esi gaa.
85:9 Aịz 46:13
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.