Abụ Ọma 80:11
Psalms 80:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ wasaala alaka ya ruo oke osimiri wasaakwa ume ya ruo osimiri.*
Psalms 80:11 in English
Psalms 80:11 · Berean Standard Bible
It sent out its branches to the Sea,* and its shoots toward the River.*
Context
9Ị sụchaara ya ala,
mgbọrọgwụ ya bara nʼime ala nke ọma, o jupụtakwara ala ahụ niile. 10Ndo ya kpuchiri ugwu niile,
alaka ya gbasara kpuchie osisi sida ukwu sida. 11Ọ wasaala alaka ya ruo oke osimiri
wasaakwa ume ya ruo osimiri.* 12Gịnị mere i ji tiwasịa mgbidi ya niile
si otu a mee ka ndị niile na-agafe ghọrọ mkpụrụ ya? 13Oke ezi si nʼoke ọhịa na-emebisi ya,
ụmụ ahụhụ si nʼọhịa dị iche iche na-ejikwa ya emere ihe oriri.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.