Abụ Ọma 8:9
Psalms 8:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O Onyenwe anyị, Onyenwe anyị, lee ka ịdị ukwuu nke aha gị si jupụta ụwa niile. 8:2 Mat 21:16 8:4 Gịnị ka nwa nke mmadụ bụ na ihe banyere ya na-emetụ gị nʼobi 8:5 Maọbụ, ya 8:5 Maọbụ, Chineke
Psalms 8:9 in English
Psalms 8:9 · Berean Standard Bible
O LORD, our Lord, how majestic is Your name in all the earth!
Context
7Ọ na-achị igwe ewu na atụrụ, na ehi,
na ụmụ anụ ọhịa ndị ọzọ niile, 8na nnụnụ niile,
na azụ niile,
na anụ ndị ọzọ na-ebi nʼime mmiri. 9O Onyenwe anyị, Onyenwe anyị,
lee ka ịdị ukwuu nke aha gị si jupụta ụwa niile.
8:2 Mat 21:16
8:4 Gịnị ka nwa nke mmadụ bụ na ihe banyere ya na-emetụ gị nʼobi
8:5 Maọbụ, ya
8:5 Maọbụ, Chineke
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.