Native Bible

Psalms 8:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

I mere ka ha* dị ala nwantakịrị nʼebe ndị mmụọ ozi* nọ, I jikwa ebube na nsọpụrụ kpube ya nʼisi dịka okpueze.

Psalms 8:5 in English

Psalms 8:5 · Berean Standard Bible

You made him a little lower than the angels;* You crowned him with glory and honor.

Context

3Mgbe ọbụla m lere anya na mbara eluigwe, hụ ọrụ niile nke aka gị rụrụ, mgbe m lere anya nʼelu hụ ọnwa na kpakpando i tinyere nʼọnọdụ ha, 4gịnị ka mmadụ bụ i ji na-eche banyere ha? Gịnịkwa ka mmadụ bụ iji na-elekọta* ha? 5I mere ka ha* dị ala nwantakịrị nʼebe ndị mmụọ ozi* nọ, I jikwa ebube na nsọpụrụ kpube ya nʼisi dịka okpueze. 6I mekwaala ya ka ọ bụrụ onyeisi nke ihe niile i kere eke, tinyekwa ihe niile nʼokpuru ụkwụ ya. 7Ọ na-achị igwe ewu na atụrụ, na ehi, na ụmụ anụ ọhịa ndị ọzọ niile,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.