Abụ Ọma 78:54
Psalms 78:54 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Otu a ka o si duru ha bịaruo nʼoke ala nsọ ya, ala ugwu ugwu ahụ nke aka nri ya nwetara.
Psalms 78:54 in English
Psalms 78:54 · Berean Standard Bible
He brought them to His holy land, to the mountain His right hand had acquired.
Context
52Ma o dupụtara ndị nke ya dịka igwe atụrụ;
o duuru ha dịka atụrụ gafee ọzara. 53O duuru ha nʼudo, ụjọ atụkwaghị ha,
ma osimiri kpuchigidere ndị iro ha. 54Otu a ka o si duru ha bịaruo nʼoke ala nsọ ya,
ala ugwu ugwu ahụ nke aka nri ya nwetara. 55Ọ chụpụrụ mba niile nʼihu ha,
tụọ ala ha kesara ha dịka ihe nketa;
o mere ka ebo niile nke Izrel biri nʼụlọ nke aka ha. 56Ma ha nwara Chineke ọnwụnwa,
nupu isi megide Onye kachasị ihe niile elu;
ha edebeghị ụkpụrụ ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.