Abụ Ọma 78:20
Psalms 78:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụ ezie na o tiri nkume ahụ ihe, mee ka mmiri sọpụta, mmiri iyi sọpụtara nʼebe o hiri nne, ma ọ pụrụ inye anyị nri? Ọ pụrụ inye ndị ya anụ?”
Psalms 78:20 in English
Psalms 78:20 · Berean Standard Bible
When He struck the rock, water gushed out and torrents raged. But can He also give bread or supply His people with meat?”
Context
18Ha kpachara anya nwaa Chineke ọnwụnwa,
mgbe ha rịọrọ ya nri nke obi ha chọrọ. 19Ha kwuhiere Chineke;
jụọ ya ọnụ sị, “Chineke ọ pụrụ inye anyị
ezi nri na mmiri ọṅụṅụ nʼọzara a? 20Ọ bụ ezie na o tiri nkume ahụ ihe,
mee ka mmiri sọpụta,
mmiri iyi sọpụtara nʼebe o hiri nne,
ma ọ pụrụ inye anyị nri?
Ọ pụrụ inye ndị ya anụ?” 21Mgbe Onyenwe anyị nụrụ ihe ha kwuru, iwe were ya;
ọkụ ya repịara Jekọb,
iwe ọkụ ya biliri megide Izrel. 22Nʼihi na ha ekwenyeghị na Chineke,
maọbụ tụkwasị obi na nzọpụta ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.