Abụ Ọma 78:22
Psalms 78:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi na ha ekwenyeghị na Chineke, maọbụ tụkwasị obi na nzọpụta ya.
Psalms 78:22 in English
Psalms 78:22 · Berean Standard Bible
because they did not believe God or rely on His salvation.
Context
20Ọ bụ ezie na o tiri nkume ahụ ihe,
mee ka mmiri sọpụta,
mmiri iyi sọpụtara nʼebe o hiri nne,
ma ọ pụrụ inye anyị nri?
Ọ pụrụ inye ndị ya anụ?” 21Mgbe Onyenwe anyị nụrụ ihe ha kwuru, iwe were ya;
ọkụ ya repịara Jekọb,
iwe ọkụ ya biliri megide Izrel. 22Nʼihi na ha ekwenyeghị na Chineke,
maọbụ tụkwasị obi na nzọpụta ya. 23Nʼagbanyeghị ihe ndị a, o nyere mbara eluigwe iwu
meghekwa ọnụ ụzọ niile nke eluigwe. 24O mere ka mánà zokwasị ndị mmadụ a dịka mmiri, ka ha rie.
O nyere ha mkpụrụ ọka nke si nʼeluigwe.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.