Native Bible

Psalms 77:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Echere m echiche banyere ụbọchị niile gara aga, na afọ niile ndị gara aga.

Psalms 77:5 in English

Psalms 77:5 · Berean Standard Bible

I considered the days of old, the years long in the past.

Context

3O Chineke, echetara m gị, sụkwaa ude; echere m echiche, mkpụrụobi m dakwara mba. Sela 4I kweghị ka anya m abụọ mechie; nʼihi oke mwute m, enweghị m ike kwuo okwu. 5Echere m echiche banyere ụbọchị niile gara aga, na afọ niile ndị gara aga. 6Echetara m abụ niile m na-abụ nʼime anyasị. Mkpụrụobi m nọ nʼọnọdụ ntụgharị uche, mmụọ m jụkwara ajụjụ. 7“Onyenwe anyị ọ ga-agbakụta m azụ ruo mgbe ebighị ebi? Ọ pụtara na ọ gaghị egosi ihuọma ya ọzọ?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.