Abụ Ọma 76:12
Psalms 76:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ na-eweda ndị na-achị achị nʼala; ndị eze niile nke ụwa na-atụ ya egwu. 76:6 Ọpụ 15:1-6 76:10 Ọpụ 9:16-18; Rom 9:17
Psalms 76:12 in English
Psalms 76:12 · Berean Standard Bible
He breaks the spirits of princes; He is feared by the kings of the earth.
Context
10Nʼezie, oke iwe gị megide ụmụ mmadụ na-ewetara gị otuto,*
ndị fọdụrụ mgbe oke iwe gị gabigasịrị, na-anọ juu. 11Kwenụ Onyenwe anyị Chineke nkwa ma mezuokwa ha;
ka ndị ala niile bụ agbataobi unu
wetara onye ahụ e kwesiri ịtụ egwu onyinye dị iche iche. 12Ọ na-eweda ndị na-achị achị nʼala;
ndị eze niile nke ụwa na-atụ ya egwu.
76:6 Ọpụ 15:1-6
76:10 Ọpụ 9:16-18; Rom 9:17
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.