Native Bible

Psalms 76:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Kwenụ Onyenwe anyị Chineke nkwa ma mezuokwa ha; ka ndị ala niile bụ agbataobi unu wetara onye ahụ e kwesiri ịtụ egwu onyinye dị iche iche.

Psalms 76:11 in English

Psalms 76:11 · Berean Standard Bible

Make and fulfill your vows to the LORD your God; let all the neighboring lands bring tribute to Him who is to be feared.

Context

9mgbe gị, O Chineke, biliri ikpe ikpe, ịzọpụta ndị niile a na-akpagbu nʼala a. Sela 10Nʼezie, oke iwe gị megide ụmụ mmadụ na-ewetara gị otuto,* ndị fọdụrụ mgbe oke iwe gị gabigasịrị, na-anọ juu. 11Kwenụ Onyenwe anyị Chineke nkwa ma mezuokwa ha; ka ndị ala niile bụ agbataobi unu wetara onye ahụ e kwesiri ịtụ egwu onyinye dị iche iche. 12Ọ na-eweda ndị na-achị achị nʼala; ndị eze niile nke ụwa na-atụ ya egwu. 76:6 Ọpụ 15:1-6 76:10 Ọpụ 9:16-18; Rom 9:17

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.