Native Bible

Psalms 75:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nye ndị mpako, ana m asị, ‘Unu etukwala ọnụ ọzọ, nye ndị ajọ omume, ana m asị, Unu ewelila mpi* unu elu.

Psalms 75:4 in English

Psalms 75:4 · Berean Standard Bible

I say to the proud, ‘Do not boast,’ and to the wicked, ‘Do not lift up your horn.

Context

2Ị na-asị, “Ana m ahọpụta oge a kara aka. Ọ bụ m na-ekpe ikpe ziri ezi. 3Mgbe ụwa na mmadụ niile bi nʼime ya na-ama jijiji, ọ bụ m na-ejidesi ogidi* ya ike ka o guzo chịm. Sela 4Nye ndị mpako, ana m asị, ‘Unu etukwala ọnụ ọzọ, nye ndị ajọ omume, ana m asị, Unu ewelila mpi* unu elu. 5Unu ewelila mpi unu megide eluigwe; unu ejila nnupu isi kwuo okwu.’ ” 6Ọ dịghị onye ọbụla sitere nʼọwụwa anyanwụ, maọbụ nʼọdịda anyanwụ, maọbụ nʼọzara nke pụrụ ibuli mmadụ elu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.