Abụ Ọma 75:5
Psalms 75:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Unu ewelila mpi unu megide eluigwe; unu ejila nnupu isi kwuo okwu.’ ”
Psalms 75:5 in English
Psalms 75:5 · Berean Standard Bible
Do not lift up your horn against heaven or speak with an outstretched neck.’”
Context
3Mgbe ụwa na mmadụ niile bi nʼime ya na-ama jijiji,
ọ bụ m na-ejidesi ogidi* ya ike ka o guzo chịm. Sela 4Nye ndị mpako, ana m asị, ‘Unu etukwala ọnụ ọzọ,
nye ndị ajọ omume, ana m asị, Unu ewelila mpi* unu elu. 5Unu ewelila mpi unu megide eluigwe;
unu ejila nnupu isi kwuo okwu.’ ” 6Ọ dịghị onye ọbụla sitere nʼọwụwa anyanwụ, maọbụ nʼọdịda anyanwụ,
maọbụ nʼọzara nke pụrụ ibuli mmadụ elu. 7Kama ọ bụ Chineke, onye na-ekpe ikpe;
ọ na-eweli otu onye elu, wedakwa onye ọzọ ala.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.