Native Bible

Psalms 73:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nsogbu niile mmadụ ibe ha na-enwe adịghị erute ha. Ha enweghị mkpa ọbụla nke na-akpa ha dịka ndị ọzọ nwere.

Psalms 73:5 in English

Psalms 73:5 · Berean Standard Bible

They are free of the burdens others carry; they are not afflicted like other men.

Context

3Nʼihi na e kwosara m ndị mpako ekworo*; mgbe m hụrụ ịba ụba* nke ndị ajọ omume.* 4Ha anaghị adọgbu onwe ha; ahụ ha gbara abụba, siekwa ike. 5Nsogbu niile mmadụ ibe ha na-enwe adịghị erute ha. Ha enweghị mkpa ọbụla nke na-akpa ha dịka ndị ọzọ nwere. 6Nʼihi nke a, nganga bụ ihe ịnya nʼolu ha; ha jikwa ihe ike kpuchie onwe ha dịka uwe. 7Mmehie na-esite nʼobi ọjọọ ha apụta; echiche ọjọọ ha enweghị ngụta.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.