Abụ Ọma 73:28
Psalms 73:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma nye mụ onwe m, ọ dị mma ịnọ Chineke nso. Emeela m Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị ebe mgbaba m. Aga m akọ banyere ọrụ gị niile dị iche iche. 73:3 Abụ 37:1,7; Ilu 23:17 73:3 Maọbụ, udo 73:3 Job 21:5-16; Jer 12:1 73:13 Biri ndụ na-enweghị ntụpọ
Psalms 73:28 in English
Psalms 73:28 · Berean Standard Bible
But as for me, it is good to draw near to God. I have made the Lord GOD my refuge, that I may proclaim all Your works.
Context
26Anụ ahụ m na mkpụrụobi m nwere ike ịda mba,
ma Chineke bụ ike nke obi m,
na ihe nketa m ruo ebighị ebi. 27Ndị niile nọpụrụ gị nʼebe dị anya ga-ala nʼiyi.
Ị ga-alakwa ndị niile na-ekwesighị ntụkwasị obi, nye gị nʼiyi. 28Ma nye mụ onwe m, ọ dị mma ịnọ Chineke nso.
Emeela m Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị ebe mgbaba m.
Aga m akọ banyere ọrụ gị niile dị iche iche.
73:3 Abụ 37:1,7; Ilu 23:17
73:3 Maọbụ, udo
73:3 Job 21:5-16; Jer 12:1
73:13 Biri ndụ na-enweghị ntụpọ
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.