Native Bible

Psalms 73:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị niile nọpụrụ gị nʼebe dị anya ga-ala nʼiyi. Ị ga-alakwa ndị niile na-ekwesighị ntụkwasị obi, nye gị nʼiyi.

Psalms 73:27 in English

Psalms 73:27 · Berean Standard Bible

Those far from You will surely perish; You destroy all who are unfaithful to You.

Context

25Onye ka m nwere nʼeluigwe ma ọ bụghị gị? Ọ dịghị ihe ụwa a nwere nke m ga-achọsi ike karịa gị. 26Anụ ahụ m na mkpụrụobi m nwere ike ịda mba, ma Chineke bụ ike nke obi m, na ihe nketa m ruo ebighị ebi. 27Ndị niile nọpụrụ gị nʼebe dị anya ga-ala nʼiyi. Ị ga-alakwa ndị niile na-ekwesighị ntụkwasị obi, nye gị nʼiyi. 28Ma nye mụ onwe m, ọ dị mma ịnọ Chineke nso. Emeela m Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị ebe mgbaba m. Aga m akọ banyere ọrụ gị niile dị iche iche. 73:3 Abụ 37:1,7; Ilu 23:17 73:3 Maọbụ, udo 73:3 Job 21:5-16; Jer 12:1 73:13 Biri ndụ na-enweghị ntụpọ

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.